Flavour – Her Excellency (Nwunye Odogwu) LYRICS

Admin Avatar

Posted by Neph SureLoaded

Flavour seen working with controversial Prophet Odumeje

Flavour – Her Excellency (Nwunye Odogwu) LYRICS

Flavour – Her Excellency (Nwunye Odogwu) Lyrics.

STREAM/DOWNLOAD MP3

Lyrics:

Nwunye odogwu ah ee
Make way for nwunye odogwu
Nekwe ya nu ka o na-abia nu
Clear road for nwunye odogwu
Egovin nwanyi oma nu
I furu Asa odogwu
Evergreen nwanyi oma nu
I furu asa odogwu
Eleganza nwanyi oma nu
I furu ola aka ya
O kwa gold ka o gba n’aka
Nekene asa odogwu
Akwaeke nwanyi oma nu
I fuzianu nwunye odogwu
I mara na odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Maintenance is key to beauty
Chawa m

Nwunye odogwu ah ee

Make way for nwunye odogwu
Nyenu efe na o na-abia nu
Clear road for nwunye odogwu
A si m nyenu efe na o na-aga nu
I fugodi nwa nu
Baby bu kiribe nkiribe
I fugodi nwa nu
Baby bu enenebe eje olu
Omuma na-asa aru
Baby la hot nwa
O si n’igwe
Chai
Ada di ora mma

I fuzienu nwunye odogwu I Mara na odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Maintenance is key to beauty
Chawa m!

Nwunye odogwu ah ee …

FAST DOWNLOAD

Drop Your Comments (0)

Small Doctor – Bahubali
1
Dice Ailes – Towa
2
Olamide – Kai! ft. Wizkid
3
FOLA ft. Kizz Daniel – Lost
4
Zinoleesky – Ayamase ft. MS Banks
5
Ayra Starr – Gimme Dat ft. Wizkid
6
Shallipopi – Laho II ft. Burna Boy
7
Runtown – Do Me
8
Fireboy DML – Story ft. Take A Daytrip
9
Tiwa Savage – You4Me
10